in ,

Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics by Flavour

Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics by Flavour
blank

Flavour Lyrics

Read and learn Her Excellency (Nwunye Odogwu) lyrics by Flavour below, the fourth track on the newly released African Royalty album.

Flavour on cover of African Royalty Album
African Royalty Album Cover

Flavour – Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics

Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee

Make way for nwunye odogwu
Nekwenu ka o na-abianu
Clear road for nwunye odogwu
Egovin nwaanyi oma nu
I fulu asa odogwu
Evergreen nwaanyi oma nu
I fulu asa odogwu
Eleganza nwaanyi oma nu
I furu ola aka ya
O kwa gold ka o gba n’aka
Nekene asa odogwu
Akwaeke nwaanyi oma nu

I fuzianu nwunye odogwu
I mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty, chawam

Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee

Make way for nwunye odogwu
Nyenu efe na o na-abianu
Clear road for nwunye odogwu
Asi m nyenu efe na o na-aganu
I fugodi nnwa nu
Baby bu kiribe nkiribe (Nkiribe nkiribe)
I fugodi nnwa nu
Baby bu enenebe eje olu (Enenebe nnwa)
O ma uma na-asa aru
Baby la hot nnwa (La hot nnwa oh)
O si n’igwe
Chai, Ada di ora mma

I fuzianu nwunye odogwu
I mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty, chawam

Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee

Liked ‘Her Excellency’ Lyrics by Flavour? Discover Latest Song Lyrics Here

Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook

Comments

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *